• No se han encontrado resultados

IV. CLIMA SOCIAL

6. ANÁLISIS E INTERPRETACIÓN Y DISCUSIÓN DE RESULTADOS

Song Translation Call: Ndi nkuzi! Teachers!

Biko! a-pia zi-n‟anyi –itali (twice)…………. Please! Stop the flogging N‟ihi na itali ……….. Because, it is the flogging.

Na ebute nkpotu……… .Brings about the noise-making Response: Umu akwukwo... Pupils!

Biko emezi ne nu nkpotu (twice)……… Please, stop the noise-making Nihi na nkpotu na ebute itali…………because, the noise leads to flogging SONG 12. Cholu onye gabu oyi muo.

Song Translation

Cholu onye gabu,oyimo!(thrice)……… Am searching for who will be my friend Onye gabu oyimo! Who will be my friend?

Afu go-mu, oyimo! (Thrice)... I have found my friend Onye gabu oyimo……… who will be my friend?

SONG 13. Mbe!

Song TRANSLATION Narrator-- Mbe agaba--- The Tortoise moved on Chorus Response---Aja Mbene--- Aja mbene (twice) Narrator—kwudo nkwu nu-wa--- walked up to a palm tree Chorus Response---- aja mbene--- Aja Mbene

Narrator--- Osi ya icha l‟ogbe one? --- how many ripe bunches have you?

172

Chorus Response.--- Aja Mbene!---== Aja Mbene!

Narrator—Osi n‟ocha l‟ofu ogbe--- he replied, one bunch Chorus Response----

Narrator----Tufiani!--- what a shame!

Chorus Response----

Narrator---Maka ibu ho nku!--- you are not a palm tree!

Chorus Response---

Narrator---ka nke ya ga ta? --- Which one will he eat?

---ka nke onu nwa tu nwa mbe? — Which one will the children eat?

--- -ka nke onu ji eme kicho?--- -which one will be kept for another meal?

Chorus Response---- Aja Mbene!

Narrator---Mbe agaba---- --- Tortoise move on Chorus Response..Aja Mbene (twice)

Narrator--- Okwudo nkwu nu wa---came to another palm tree Chorus Response----Aja mbene!

Narrator---Osia ichali ogbe one? --- And asked, how many palm do you have?

Chorus---

Narrator---Osi na ochali ogbe abua--- -two, replied the palm tree Chorus response---

Narrator----Tufiani!

Chorus response—Aja Mbene!--

Narrator---maka ibuho nku! --- You are useless!

Chorus response---

Narrator--- ka nke ya ga ta? --- Which one will it eat?

Ka nke onu wa so nwa mgbei? --- -which one will the children eat?

Ka nke onu na atu ki cho? --- Which, will the baby eat?

Chorus response--- Aja Mbene

173

Narrator----Mbe agaba--- Tortoise moved on (twice) AJA MBENE!

Narrator---- okwudo nkwu nu wa--- met the palm tree Aja Mbene!

Osia ichali ogbe one?--- -how many ripe fruits have you?

Aja Mbene!

Narrator---Osi ya cha ka ahua ha--- says it‘s ripe in all the bunches Aja Mbene!

Narrator---ka igua ha--- -ripe as many as it‘s number of palmfronts Aja Mbene!

Narrator---mbe aligua--- Tortoise climbed up Aja Mbene!

Narrator----gbue kpoi kpoi---- started cutting Aja Mbene!

Narrator--- gbue kpoi kpoi---- started cutting Aja Mbene!

Narrator--ARUM! Maka obu osukwu! ---- My wife, it‘s sweet and fleshy!

Aja Mbene!

Narrator----owolu tin ye na akpa--- -he plucked and put in the bag Aja Mbene!

Narrator---ofu adaba nya na nmili----one nut fell into the river Aja Mbene!

Narrator---osi nmilie nuwa--- -it said, ‗this river‘

Aja Mbene!

Narrator--- obu nig e li ya--- -if you will swallow me Aja Mbene!

174

Narrators---ilie ray a--- - swallow me!

Aja Mbene!

Narrator---obu ni ma li ya--- -if you will not swallow me Aja Mbene!

Narrator----ili ray a--- - don‘t swallow me!

Aja Mbene!

Narrator---mbe adaba---- -tortoise dived into the river Aja Mbene!

Narrator---gwue!gwue!gwue!--- swum!swum!swum!

Aja Mbene!

Narrator---okwudo okpo--- - it met cat fish Aja Mbene!

Narrator---osi ya kpom kpom--- he called, kpom!kpom!

Aja Mbene!

Narrator----osi ya kpom kpom— he called, kpom kpom Aja Mbene!

Narrator---osi ya itali- akwua? --- -he asked, did you eat my palm nut?

Aja Mbene!

Narrator---osi ya ntana akwu---- he replied, if I ate your palm nut Narrator---ndi isi wa ba nu kodo ofe--- I swear with all the dead fishes Narrator-- --ikenga nwulu okpa gbulie! ---- let me be cursed!

Aja Mbene!

Narrator----Mbe echi pu---- tortoise moved on Aja Mbene!

Narrator----okwudo Asia--- - met another fish (ASIA) Aja Mbene!

Narrator—osi ya siam siam-- -he greeted, siam!siam!(twice)

175

Aja Mbene!

Narrator---osi ya itala akwu-- -he asked if he ate his palm nut Aja Mbene!

Narrator---osi ya ntana akwu-- - it said, if I ate your palm nut Ndi isi wa ba nu ukodo ofe---- I swear with all the dead fishes Ikenga nwulu okpa gbulie-- - let me be cursed!

Aja Mbene!

Narrator---mbe echi pu--- -tortoise moved on Aja Mbene!

Narrator---gwue! Gwue! Gwue! --- - swum! Swum! Swum!

Aja Mbene!

Narrator----okwudo omelo okwe---- met another fish (OMELO OKWE) Aja Mbene!

Narrator---okwudo omeho okwe--- met another fish (OMEHO OKWE) Aja Mbene!

Narrator---osi ya itala akwu?---- it asked, did you eat my palm nut?

Aja Mbene!

Narrator----osi ya ntala akwui-- -it said yes, I ate your palm nut Imali ife ge me ya ki ime--- what you want to do, do it let me see!

Aja Mbene!

Narrator---mbe ahapu, kadoi nisi-- -tortoise struck it on the head Aja Mbene!

Narrator----okwu ahapu kadoi n‟obi--- okwu (fish) struck tortoise on the chest Aja Mbene!

Narrator---olu ho izu nabo anyi anu na mbe anwuhu-- -two weeks later tortoise died Aja Mbene!

Narrator---oga be chukwu--- -it went to God‘s house (heaven)

176

Aja Mbene!

Narrator--- okwu aka nu uzo---- it knocked on the door Aja Mbene!

Narrator----onye kuli aka nu uzo! --- Whoever is knocking on the door!

Aja Mbene!

Narrator----aka tokwai nu uzo--- -let your hand gum to the door!

Aja Mbene!

Narrator---ikwulu okwu nu uzo! ---- you talking at the door!

Aja Mbene!

Narrator----onu tokwai nu uzo---- -let your mouth gum to the door!

Aja Mbene!

Narrator—ofu nkpulu akwu--- -because of one palm nut

Ka iwe jili gbulu mbe--- anger sent the tortoise to its death Onye bokata mbo---- Those that are petty

Ya hapu nata mbo--- should stop being petty Na mbo adi ho nma!---pettiness is not a virtue

Documento similar